Gaa na ọdịnaya

Ncha gbọọ ncha agbọghị a ga awụrịrị ahụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ndị ìgbo jị ilu a na-agba anyị ume na N'ime ndụ a, ọnọdụ nwere ike ime nke ọma ma ọ bụ nke ọjọọ, mana ihe niile ga-emezurịrị.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

All things come to those who wait