Gaa na ọdịnaya

Narị anọ na iri iteghete na iteghete

Sitere na Wiktionary

Nke a bụ otu n' ime ọnụọgụgụ igbo.Ọ bụ ọnụọgụgụ n' eso narị anọ, na iri iteghete, na asatọ.

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]
  • Ọ nyere m oroma dị narị anọ, na iri iteghete, na iteghete.
  • Ụgbọala Dike dị narị anọ, na iri iteghete, na iteghete.
  • Mmadụ narị anọ, na iri iteghete, na iteghete bịara mmemme akwamozu ahụ.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie ebe o si]

Four hundred, and ninty nine