Gaa na ọdịnaya

Narị

Sitere na Wiktionary

'narị

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụzọ anyi si égosịpụta ǫnų ǫgųgų bụ iri gbara ugboro iri. Anyi na-akpo ya narị.

Nkejiasụsụ

[dezie]
 Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. A chọrọ mmadụ otu narị.

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]

Otu Nari

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

hundred