Gaa na ọdịnaya

N’otu ntabi anya

Sitere na Wiktionary

N’otu ntabi anya


Nkọwa

[dezie]
  1. N’otu ntabi anya
bụ ihe mere ngwa ngwa n’amaghị ama ma ọ bụ n’enweghị oge itule.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu mgbakwunye

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. N’otu ntabi anya, ụgbọala kwụsịrị n’etiti ụzọ.::
  2. N’otu ntabi anya, ọkụ dara n’ụlọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Immediately


Olu mba

[dezie]
  1. Ngwa ngwa


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=immediately