Gaa na ọdịnaya

N’okpuru

Sitere na Wiktionary

N’okpuru


Nkọwa

[dezie]
  1. N’okpuru
bụ ọnọdụ ihe nọ n’ala ma ọ bụ n'okpuru ihe ọzọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu mgbakwunye

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụkwụ ya dị n’okpuru tebụl.
  2. Nwa ahụ zoro n’okpuru akwa.


Mkpọpụta

[dezie]
Below


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=below