Gaa na ọdịnaya

N’elu

Sitere na Wiktionary

N’elu


Nkọwa

[dezie]
  1. N’elu
bụ ọnọdụ ihe dị elu ma ọ bụ dị n'elu ihe ọzọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu mgbakwunye

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Akwụkwọ dị n’elu tebụl.
  2. N’elu osisi ahụ ka ugo nọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Above


Olu mba

[dezie]
  1. elu

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=above