Gaa na ọdịnaya

Nọmbanke

Sitere na Wiktionary

Nọmbanke bụ nọmba na-ezipụta ọnọdụ mmadụ nọ, ọ kachasị ka elelechara ule.ọ na- egosi ebe onye nọ maọbụ otu mmadụ siri wee metadobe ihe. A na-eji (nke) were ezi pụta ha

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Ọnụọgụgụ

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

10th : nke iri maọbụ Chiamaka bụ onye nke iriise na abụọ

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ọrụmba

[dezie ebe o si]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie ebe o si]

Number position