Gaa na ọdịnaya

Nọmba mpekere

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nọmba mpekere bụ nọmba ndị ahụ ezụghi oke n'onwe ha.Ha na- adị abụọ,otu n'elu,otu n'ala.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ọnụọgụgụ

Ọmụmatụ

[dezie]

Otu n'ime abụọ

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Fractions