Gaa na ọdịnaya

Nọmba Mweabụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ndị a bụ nọmba ndị ahụ e nwere ike iji abụọ kee n'enweghị mmafọ ọbụla.ọzọ kwa,ọ werekwa nọmba ọzọ wee kee ha, ọ gaghị enwekwa mmafọ

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ọnụọgụgụ

Ọmụmatụ

[dezie]

2-abụọ 4-anọ 6-isii 8-asatọ 10-iri

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Even number