Gaa na ọdịnaya

N'agbanyeghị etú ọchịchịrị si dị, aka mgbe niile maara ụzọ ọnụ.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa n'agbanyeghị ọtú ihe ọjọọ sịrị noo eziokwu ga apụta ihe
  2. ihe ọjọọ chọrọ ya tee aka, nke bụ ihe ọma ga emeri na ngwụcha

Myiri n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

No matter the circumstances, good must triumph