Gaa na ọdịnaya

Myọ

Sitere na Wiktionary

Myọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa akụrụngwa eji ahocha ahịhịa n'ihe ma ọ bụ ime ka ihe gbara okpo okpo dị iche na ndị dị kirikiri.

Sieve

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

1.o ji myọ zapu aja dị na nri ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sieve