Gaa na ọdịnaya

Mwakpo Mmekọahụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mwakpo Mmekọahụ bụ mgbe mmadụ na-eji ike, iyi egwu, ma ọ bụ nrụgide merụọ ma ọ bụ chịkwaa onye ọzọ n'ụzọ mmekọahụ. Ọ gụnyere mwakpo,igwa mmadụ okwu metụtara mmekọahụ na-adịghị mma, ikpa mmadụ aka n’ụzọ ojoo ma ọ bụ idina mmadụ n'ike, na mmetọ mmekọahụ ndị ọzọ megide onye a na-achọghị ịnwe mmekọahụ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Mwakpo mmekọahụ bụ nnukwu nsogbu nye obodo anyị.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Idina mmadụ n'ike

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

sexual violence