Gaa na ọdịnaya

Mpempe akwụkwọ

Sitere na Wiktionary

Mpempe akwụkwọ


Papero

Nkọwa

[dezie]
  1. Mpempe akwụkwọ
bụ obere akụkụ akwụkwọ e kpachara, e debere, ma ọ bụ jiri mee ihe.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu nyere m mpempe akwụkwọ ka m dee aha m.
  2. Nwa akwụkwọ ahụ tufuru mpempe akwụkwọ ya n'ụgbọ ala.


Mkpọpụta

[dezie]
Paper


Olu mba

[dezie]
  1. Akwụkwọ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=paper