Gaa na ọdịnaya

Mpanaka

Sitere na Wiktionary

Mkpanaka

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa ihe ndị gboo ji ahụ ụzọ nke ana amunye ọkụ mgbe Chi jiri ma dọwa n'ihu ezi iji gwuo egwu ọwa ma bụ mee ihe ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

1.Nnem bunyere m mkpanaaka maka egwu ọnwa Anyit taa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Native lamp