Gaa na ọdịnaya

Mmiri mba ụwa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mmiri mba ụwa bụ mpaghara oke osimiri nke na-anọghị n'okpuru ikike ọchịchị mba ọ bụla.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgbọ mmiri si n’ọtụtụ mba na-ezukọ na mmiri mba ụwa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Mmili mba ụwa

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

international waters

International Waters