Mmetọ mmekọahụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mmetọ mmekọahụ bụ mgbe mmadụ metụrụ onye ọzọ aka n’ahụ ma ọ bụ manye mmadụ ka o mee ihe mmekọahụ ọ chọghị ime. ọ gụnyere:ị wakpọ mmadụ n’ike, i meso mmadụ mmekọahụ mgbe ọ kwuru mba ma ọ bụ ị metụ onye ahụ aka n’akụkụ ahú nkeonwe ya n’enweghị ikike.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ dị mkpa ka anyị kwụsị mmetọ mmekọahụ n’obodo anyị.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Mmetọsi mmekọahụ
Ntụghari n’asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]sex abuse