Gaa na ọdịnaya

Mmetọ Omume mmekọahụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mmetọ omume mmekọahụ bụ omume mmekọahụ ọ bụla nke otu onye sonyere na ya enweghị mmasị na ya, ma e meere ya n’ike, karịchaa ma ọ bụrụ na ọ na-eme ugboro ugboro ma ọ bụ na-adịgide ogologo oge.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mmetọ omume mmekọahụ na-akpata nnukwu mmebi n’obi na n’ahụ mmadụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Mmetọ omume mmekọarụ

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sexual abuse

Sexual abuse