Mmanwụ
Ọdịdị


Mmanwụ
Nkọwa
[dezie]Mmanwụ bụ omenaala ndi Igbo na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. Ọ bụ naanị ụmụ nwoke na-eme ya. Mmanwụ bụkwa otu nzuzo nke ụfọdụ ndi mmadụ na-abanye iji nweta ike, ego ma ọbụkwanụ ihe nweta ndi ọzọ. Ndi na-eti mmanwụ na-eyikwa akwa ejiji mmanwụ dị ịche ịche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]mmadụ nile gbara ọsọ mgbe mmanwụ ahụ pụtara
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ekpo (Abia state)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Masquerade Masquerade