Mmadiya
Ọdịdị
Nkowa
[dezie]Mmadiya bụ aha Igbo n'omenala Igbo nke pụtara Onye ịma mma ya na-eme di ya mpako
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Omumaatu
[dezie]Aha m bu Mmadiya
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Asusu Igbo
Ntughari
[dezie]Bekee
[dezie]Mmadiya Is an Igbo name in the Igbo culture which means The one whose beauty makes her husband proud