Mmadụ
Ọdịdị
Mmadụ
Nkọwa
[dezie]Mmadụ bụ ihe e kere eke nwere ọgụgụ isi, nke nwere ike iche echiche, kwuo okwu, na-eme ihe.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ bụghị mmadụ niile ka a ga-atụkwasị.
- Anyị niile bụ mmadụ, anyị kwesịrị ịhụ ibe anyị n’anya.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Onye