Gaa na ọdịnaya

Mmụbawanye

Sitere na Wiktionary

mmubawanye.

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa uju ma obụ njipụta ihe site n'obere ruo na nnukwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Mmụbawanye ndị ụka bụzi ihe n'enye ọṅụ.

Mkpọpụta

[dezie]
Mmụbawanye


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

increase