Mmịrị asid
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mmiri nke nwere pH dị ala ma ọ bụ haịdrogen ions dị elu nke nwere ọghọm nye ihe ọkụkụ, anụmanụ bi na mmiri na ihe owuwu.Ihe n'akpatakarị nke a bụ nkesa sọlfo dioxide na nitrogen oxide n'ikuku .
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwaaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Mmịrị said adịghị mma imetụ n'ihe ọkụkụ.