Gaa na ọdịnaya

Mkpuchi enweghị ọrụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mkpuchi enweghị ọrụ bụ ego a na-enye ndị na-enweghị ọrụ na-achọ ọrụ, iji nyere ha aka mgbe ha na-achọ ọrụ ọhụrụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O nwetara mkpuchi enweghị ọrụ mgbe a chụrụ ya n'ọrụ .

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Mkpuchi enwerọ ọlụ

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

unemployment insurance