Gaa na ọdịnaya

Mkpatụ

Sitere na Wiktionary

[ File:Analog TV noise.ogv|Analog_TV_noise|thumb|right|alt=Mkpatụ|Mkpatụ]]

Nkọwa

[dezie]

nke a n'akọwa ọnọdụ enweghị ezi ọnụnụ ihe site n'oke okwu ma ọ bụ mkpatụ si na ihe.ọ na abụkaari ihe na-anaghị adị mma na ntị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. mkpatụ oke ekweghim rahụ ura.

Mkpọpụta

[dezie]
Mkpatụ


Olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

noise