Mkpasu iwe
Ọdịdị
Mkpasu iwe
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọnọdụ mgbe Obi adịghị mmadụ mma site na okwu ọjọọ ma ọ bu akparamagwa n'adịghị mma mmadu kpatara ibe ya nke n'ebe ka obi dị onye ahụ njọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]1.mkpasu iwe uche kpasurum mere kam hapụ ibia ọgbako ahụ.