Gaa na ọdịnaya

Mkpasa garị

Sitere na Wiktionary

MKPASA GARI

Nkọwa

[dezie]

Ihe eji ayọ gari,myọ gari.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha.

Ọmụmatụ

[dezie]
  • Nye m mkpasa gari ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]
Mkpasa

Olumba

[dezie]

Kpasa.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Garri sieve.