Mkpali
Ọdịdị
Mkpali
Nkọwa
[dezie]Mkpali bụ mmalite ma ọ bụ ihe na-akpalite ime ihe, dịka ịkụziri mmadụ ume, iwuli mmụọ elu, ma ọ bụ iweta ume ọhụrụ n’ime mmadụ.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Okwu onye nkuzi nyere taa bụ nnukwu mkpali nye m.
- Chinwe bụ mkpali nye ụmụ agbọghọ n’obodo anyị.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Okwu mmụta