Mkpagbu
Ọdịdị
Mkpagbụ
Nkọwa
[dezie]- ị kpacha anya na-emegide mmadụ.
Nkejịasụsụ
[dezie]- Ngwaa
Ọmụmatụ
[dezie]- Ifeọma nọ na ihe mkpagbụ.
- Ndị obodo ahụ nwere obi ike gara ije ọnụ iji kwụsị mmegbu obi ọjọọ nke ọtụtụ afọ ma nwetaghachi nnwere onwe mmadụ ha.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Mmegbu