Mkpụrụ osisi
Ọdịdị
Mkpụrụ osisi

Nkọwa
[dezie]- Mkpụrụ osisi bụ ihe si n’osisi pụta nke a na-eri, dị ka mango, ube, oroma.
- Ọ bụkwa akụkụ osisi nke na-ebute mkpụrụ ma bụrụ ihe a na-eri dịka nri. Ọ na-abịakarị mgbe osisi zuru oke.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mkpụrụ osisi dị mma n’ahụ mmadụ.
- Anyị zụtara mkpụrụ osisi n’ahịa.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Mkpụrụ