Mkpọrọgwụ
Ọdịdị
Mkpọrọgwụ
Nkọwa
[dezie]- Mkpọrọgwụ
bụ akarị̀ igu osisi, ma ọ bụ ihe gbadoro n’ala nke osisi ji ebi. Mkpọrọgwụ na-enyere osisi ịdina n’ala ma na-enyekwa nri sitere n’ala. A na-ejikwa mkpọrọgwụ mee ọgwụ ọdịnala.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndị dibịa na-eji mkpọrọgwụ osisi mee ọgwụ.
- A kụrụ osisi a n’ala, ma mkpọrọgwu ya adịghị ike.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Mgbọrọgwụ