Gaa na ọdịnaya

Mkpịsị aka

Sitere na Wiktionary

Mkpịsị aka

Human_fingers_both_sides_2

Nkọwa

[dezie]
  1. Mkpịsị aka
bụ otu n’ime akụkụ aka mmadụ — ha bụ akụkụ nta ise dị n’aka nke mmadụ ji emetụ ihe, jide ihe, dee ihe.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwa ahụ gụrụ ọnụ mkpịsị aka ya tupu ya ehi ụra.
  2. Emeka jiri mkpịsị aka ya pụta akara n’akwụkwọ.

Mkpọpụta

[dezie]
Finger


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=finger