Mkpịsị ụkwụ
Ọdịdị
Mkpịsị ụkwụ

Nkọwa
[dezie]- Mkpịsị ụkwụ
bụ akụkụ nta nke ụkwụ mmadụ nke na-enyere aka n’ịga ije, ịkwaga, na ime ka ahụ kwụsie ike.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwa ahụ kụọrọ mkpịsị ụkwụ ya n’ọnụ ụzọ.
- Ngozi tee mmanụ n’elu mkpịsị ụkwụ nne ya.
Mkpọpụta
[dezie]