Gaa na ọdịnaya

Mgboedide

Sitere na Wiktionary

"""Mgboedide"""

Nkọwa

[dezie]

Mgboedide bụ ihe ụmụaka ji ede ihe na ulo akwụkwọ ma dobekwe akwukwo aha na elu ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mgboedide a siri ike.

Mkpọpụta

[dezie]

M/gbo/e/di/de

Mgboedide



Olumba

[dezie]

Mgboedide

Ntụghari

[dezie]

Bekee

[dezie]

Classroom desk