Gaa na ọdịnaya

Mgbechikwere

Sitere na Wiktionary

Mgbechikwere

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha ana enye nwa nwanyi nke nkọwa ya bụ na mgbe Chukwu kwere bụ mgbe ihe ga eme.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Mgbechikwere bụ nwa mgbeorie

Mkpọpụ̀ta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

When God proposes