Gaa na ọdịnaya

Mgbe onye iberibe jiri mata ihe, nke onwere agwula.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ọ dị oke egwu ịbụ onye nzuzu.
  • Mmadụ kwesịrị ka ọ na eleba anya n'ihe ọbula ọ na-eme iji zere ịkwa ụta.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

When a fool learns something, he has no choice but to read it.