Gaa na ọdịnaya

Mgbe e mesịrị

Sitere na Wiktionary

Mgbe e mesịrị


Nkọwa

[dezie]
  1. Mgbe e mesịrị
bụ oge gafere mgbe ihe mere.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu mgbakwunye

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. A ga-akpọ gị mgbe e mesịrị.
  2. Mgbe e mesịrị, anyị gara ụlọ ahịa.


Mkpọpụta

[dezie]
Afterwards


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=afterwards