Mgbasa ozi
Ọdịdị
Mgbasa ozi
Nkọwa
[dezie]- Mgbasa ozi
bụ usoro ma ọ bụ omume nke iziga ozi, iwebata ma ọ bụ ịkọrọ mmadụ ozi, akụkọ, maọbụ ihe ọmụma. Ọ nwere ike ịbụ site n’akụkọ, redio, telivishọn, intaneti, akwụkwọ akụkọ.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- A na-eji mgbasa ozi ebu ozi banyere ịhọpụta onye isi.
- N'ụlọ akwụkwọ anyị, e nwere usoro mgbasa ozi maka ụmụ akwụkwọ.
Mkpọpụta
[dezie]