Mgbaghara
Ọdịdị
Mgbaghara
Nkọwa
[dezie]Mgbaghara bụ ịkwụsị iwe ma ọ bụ ime mgbahara n’ihi mmehie e mere, ya bụ, ịgafe onye mere gị ihe ọjọọ. Ọ na-ezo aka n’omume nke ime udo ma na-egosi obi ebere, ndidi, na ịhụnanya. bụ kwa okwu a na-eji n’ime mmekọrịta mmadụ na ibe ya mgbe e nwere mmehie, esemokwu, ma ọ bụ iwe.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Uche juru mgbaghara n’aka Ezinne maka okwu ọ gwara ya.
- Nna m kụziri anyị mkpa mgbaghara na ezinụlọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Ịchefu mmehie