Mfinitiivu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mfinitiivu bụ aha nsinangwaa,nke eji (i/ị) were n'ebe.Na mmebe ha,(i/ị) bụ nganiihu nke a na-agbakwunyere isingwa,ha abụọ,e wee bụrụ mfinitiivu.
Nkejịasụsụ
[dezie]Nsinangwaa
Ọmụmatụ
[dezie]ịma-to know,ime- to do
Mkpọpụta
[dezie]Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Infinitive