Gaa na ọdịnaya

Mejupụta

Sitere na Wiktionary

Mejupụta

Nkọwa

[dezie]

Ime ihe ka ọ zuo ezu.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chiemerie jị mmiri nke a wee mejupụta nke òzò.

Mkpọpụta

[dezie]

Méjūpūtà

Mejuputa




Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Fill up

Edensibia

[dezie]

"Fill up"