Gaa na ọdịnaya

Megide

Sitere na Wiktionary

Megide

  • Megide pụtara ijikwa ike na-ezighị ezi.
  • iji Ike na mmetụta ọjọọ wee na agabaso mmadụ àgwà.

Nkeji Asụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • Ndị isi ọchịchị ọcha megidere Ndị Afrịka na oge gara aga.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Mejide



Ntụgharị

[dezie ebe o si]

Oppression

Edensibia

[dezie ebe o si]

"Oppression"