Gaa na ọdịnaya

Mebi

Sitere na Wiktionary

Mebi


Nkọwa

[dezie]
  1. Mebi
bụ iweda ma ọ bụ imebi ihe, nke pụtara ime ka ihe ghara ịdị mma, ma ọ bụ ime ka o daa mba.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Mgbe o jisịrị ike, o mebiri akwa ahụ.
  2. Ekwentị ahụ mebiri mgbe ọ dara.


Mkpọpụta

[dezie]
Destroy


Olu mba

[dezie]
  1. Mmebi

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=destroy