mbido
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Mbido)
'Mbido Nmalite (beginning)
Nkọwa
[dezie]- Mbido bụ mmalite ihe.
- Mbido nwere ike i bụ mmalite okwu maọbụ mmemme.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mbido isi okwu anyi taa bụ ọmenala
- Ada kọọrọ mụ mbido akụkọ ahụ
- Ọnwa mbido afọ ọhụrụ bụ Janụwari
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]