Mberede nyịrị dike, mana mberede ka-eji ama dike.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na oge siri ike na kwa oge atụghị anya ka eji anwale ike n'ezie.
- A na-ekpughe obi ike, ma ọ bụ ntachi obi mmadụ n'oge ihe ịma aka na ihe atụghị anya ya bịara
Myiri n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]- A person’s bravery, wisdom, or resilience is revealed during unexpected challenges.
- Sudden situations or emergencies,can overwhelm a strong man,but it is in sudden situations that a strong man is truly known.