Mara mma
Ọdịdị
Mara mma
Nkọwa
[dezie]- Mara mma
bụ okwu ejiri kọwaa ihe ma ọ bụ mmadụ nwere ịdị mma n’ihe anya na-ahụ, maọbụ na omume ya dị ụtọ ma sie ike n’anya.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ada mara mma nke ukwuu.
- Ụlọ a mara mma, ọ dị m ka m zụta ya.
Mkpọpụta
[dezie]