Kwesike
Ọdịdị
Kwesị ike
Nkọwa
[dezie]Kwesị ike bụ ịguzogide nsogbu, ịdị umeala n’obi, ịghara ịkwụsị ma ọ bụ ịla azụ, n’agbanyeghị ihe isi ike ma ọ bụ nsogbu mmadụ na-ahụ.
Nkejiasụsu
[dezie]aha nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nkechi nwere ndidi, o kwesị ike ruo mgbe o nwetara ọrụ.
- Ịkwesị ike n’oge nsogbu bụ ihe dị mkpa.
Mkpọpụta
[dezie]Olu mba
[dezie]- Ịkwụsi ike