Gaa na ọdịnaya

Kpudebe

Sitere na Wiktionary

Kpudebe

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa mbiaru nso ébé ihe nọ dịka ikpo mmadụ oku,nke onye ahụ ga abiaru nso.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumatu

[dezie]

Mgbe anyi na agba izu,ọ kpudebere nso ka ọ mara ihe anyi n'ekwu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Come closer