Gaa na ọdịnaya

Kama ite mmanya ọcha ga-esegbu enyi abụọ, ya tiwa n'ụzọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu igbo pụtara kama otu ihe ga ebute nsogbu maọbu esemokwu n'etiti mmadụ, enyi, kama ka ihe dị otu a ghara ime.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Better left unsaid