Gaa na ọdịnaya

Kama ụsụ mara n'ọnya m ga-atagbu m ya felaa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu Igbo pụtara na kama onye bi n'ụlọ m ga-ebutere m okwu ya kwapụ ka ụlọ m dịkwara m.

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]