Ka enyochata ka mgbọ ji tụọ nwa enwe n'iru.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na ịchọ ịmatacha ihe niile ma nke dị mkpa ma nke adịghị nwere ike ibute nnukwu nsogbu.
Zere itinye aka na nsogbu ndị dị ize ndụ na-enweghị isi.
Myiri n'asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Mind your business, especially where danger is involved.
- Curiosity must be guided by wisdom.